Abụ Ọma 69:1
Psalms 69:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Chineke, zọpụta m, nʼihi na mmiri abịaruola m nʼolu.
Psalms 69:1 in English
Psalms 69:1 · Berean Standard Bible
Save me, O God, for the waters are up to my neck.
Context
1O Chineke, zọpụta m,
nʼihi na mmiri abịaruola m nʼolu. 2Ana m emikpu nʼụrụrọ ebe dị omimi,
e nwekwaghị ebe ịzọkwasị ụkwụ dị.
Abịala m nʼebe mmiri dị omimi;
uju mmiri na-achọkwa ikpuchigide m. 3Akpịrị akpọọla m nkụ;
ike agwụla m ebe m na-akpọ oku maka enyemaka.
Anya m agbaala ọchịchịrị
ebe m na-ele anya Chineke.*
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.