Abụ Ọma 68:21
Psalms 68:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼezie, Chineke ga-egwepịa isi ndị iro ya niile, isi ndị niile na-aga nʼihu ibi ndụ mmehie.
Psalms 68:21 in English
Psalms 68:21 · Berean Standard Bible
Surely God will crush the heads of His enemies, the hairy crowns of those who persist in guilty ways.
Context
19Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke anyị, na Onye Nzọpụta anyị,
Onye na-ebu ibu arọ anyị ụbọchị niile. Sela 20Chineke anyị bụ Chineke na-azọpụta;
mgbapụta pụọ nʼọnwụ na-esite nʼaka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị. 21Nʼezie, Chineke ga-egwepịa isi ndị iro ya niile,
isi ndị niile na-aga nʼihu ibi ndụ mmehie. 22Onyenwe anyị kwuru sị, “Aga m esite na Bashan kpọlata ha,
aga m adọpụta ha site nʼebe omimi nke osimiri, 23ka unu nwee ike saa ụkwụ unu nʼime ọbara ndị iro unu,
ka ire nkịta unu niile ketakwa oke nke ha.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.