Abụ Ọma 68:12
Psalms 68:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ndị eze na ndị agha ha ji ọsọ gbalaa; ndị mmadụ kere ihe a dọtara nʼagha, nʼime ọmụma ụlọ ikwu.
Psalms 68:12 in English
Psalms 68:12 · Berean Standard Bible
“Kings and their armies flee in haste; she who waits at home divides the plunder.
Context
10Ndị gị biri nʼime ya,
site nʼoke akụnụba gị, O Chineke, ị rọpụtaara ndị ogbenye mkpa ha. 11Onyenwe anyị kpọsara okwu ahụ,
ọnụọgụgụ ndị inyom kwusara ya bụ igwe dị ọtụtụ; 12ndị eze na ndị agha ha ji ọsọ gbalaa;
ndị mmadụ kere ihe a dọtara nʼagha, nʼime ọmụma ụlọ ikwu. 13Ọ bụladị mgbe ị na-arahụ ụra nʼetiti ọgba atụrụ,
nku abụọ nke nduru m bụ ihe e ji ọlaọcha kpuchie,
jirikwa ọlaedo nke na-enwuke kpuchie abụba ya. 14Mgbe Onye pụrụ ime ihe niile chụsasịrị ndị eze bi nʼala a,
ọ dị ka snoo dara nʼelu Zalmon.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.