Abụ Ọma 59:2
Psalms 59:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gbapụta m site nʼaka ndị na-eme ajọ ihe, zọpụtakwa m site nʼaka ndị ogbu mmadụ.
Psalms 59:2 in English
Psalms 59:2 · Berean Standard Bible
Deliver me from workers of iniquity, and save me from men of bloodshed.
Context
1O Chineke, site nʼaka ndị iro m gbapụta m,
chebe m site nʼaka ndị na-ebili imegide m. 2Gbapụta m site nʼaka ndị na-eme ajọ ihe,
zọpụtakwa m site nʼaka ndị ogbu mmadụ. 3Lee ka ha siri zoo onwe ha nʼihi ịnapụ m ndụ!
Ndị na-eme ihe ike na-agba izu megide m,
o Onyenwe anyị, ma ọ bụghị nʼihi ihe m mere maọbụ mmehie m. 4Mgbe ọ na-adịghị ihe ọjọọ m mere, ma lee ha dị njikere imegide m.
Bilie, bịa nyere m aka; lee ihe ọjọọ dakwasịrị m!
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.