Abụ Ọma 58:1
Psalms 58:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Unu ndị na-achị achị, O nweela oge unu na-ekwu ihe ziri ezi? O nweela oge unu na-ekpe ikpe ziri ezi nʼetiti mmadụ?
Psalms 58:1 in English
Psalms 58:1 · Berean Standard Bible
Do you indeed speak justly, O rulers? Do you judge uprightly, O sons of men?
Context
1Unu ndị na-achị achị, O nweela oge unu na-ekwu ihe ziri ezi?
O nweela oge unu na-ekpe ikpe ziri ezi nʼetiti mmadụ? 2Mba, nʼime obi unu, unu na-echepụta mmegbu,
aka unu na-emepụta ihe ike nʼelu ụwa. 3Ọ bụladị site nʼọmụmụ, ndị ajọ omume na-akpafu;
site nʼime afọ, ha na-akpafu akpafu na-ekwusa okwu ụgha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.