Abụ Ọma 56:10
Psalms 56:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼime Chineke, onye m na-eto okwu ya, nʼime Onyenwe anyị, onye m na-eto okwu ya,
Psalms 56:10 in English
Psalms 56:10 · Berean Standard Bible
In God, whose word I praise, in the LORD, whose word I praise,
Context
8Depụta akwa arịrị m;
chekọtasịa anya mmiri akwa m niile nʼime karama gị.
Ọ bụ na ha adịghị nʼakwụkwọ ndepụta gị? 9Mgbe m ga-akpọku gị maka enyemaka,
ndị iro m ga-agbaghachi azụ.
Site nʼụzọ dị otu a, aga m amara na Chineke nọnyeere m. 10Nʼime Chineke, onye m na-eto okwu ya,
nʼime Onyenwe anyị, onye m na-eto okwu ya, 11nʼime Chineke ka m na-atụkwasị obi; ụjọ agaghị atụ m.
Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m? 12O Chineke m, nʼisi m ka nkwa niile m kwere gị dị;
aga m ewetara gị onyinye ekele m niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.