Abụ Ọma 56:11
Psalms 56:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nʼime Chineke ka m na-atụkwasị obi; ụjọ agaghị atụ m. Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m?
Psalms 56:11 in English
Psalms 56:11 · Berean Standard Bible
in God I trust; I will not be afraid. What can man do to me?
Context
9Mgbe m ga-akpọku gị maka enyemaka,
ndị iro m ga-agbaghachi azụ.
Site nʼụzọ dị otu a, aga m amara na Chineke nọnyeere m. 10Nʼime Chineke, onye m na-eto okwu ya,
nʼime Onyenwe anyị, onye m na-eto okwu ya, 11nʼime Chineke ka m na-atụkwasị obi; ụjọ agaghị atụ m.
Gịnị ka mmadụ pụrụ ime m? 12O Chineke m, nʼisi m ka nkwa niile m kwere gị dị;
aga m ewetara gị onyinye ekele m niile. 13Nʼihi na ị zọpụtala m site nʼọnwụ,
ma napụta ụkwụ m site nʼịsọ ngọngọ,
ka m nwee ike jegharịa nʼihu Chineke,
nʼìhè nke ndụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.