Native Bible

Psalms 56:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Chineke, meere m ebere, nʼihi na ndị mmadụ ji ike na-achụso m; ogologo ụbọchị niile, ha na-ebu agha imegide m.

Psalms 56:1 in English

Psalms 56:1 · Berean Standard Bible

Be merciful to me, O God, for men are hounding me; all day they press their attack.

Context

1O Chineke, meere m ebere, nʼihi na ndị mmadụ ji ike na-achụso m; ogologo ụbọchị niile, ha na-ebu agha imegide m. 2Ogologo ụbọchị niile ndị iro m na-achụso m; site na nganga ha, ọtụtụ na-ebu agha megide m. 3Ma mgbe ụjọ na-atụ m, ọ bụ na gị ka m na-atụkwasị obi m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.