Native Bible

Psalms 54:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Chineke, nụrụ ekpere m; gee ntị nʼokwu ọnụ m.

Psalms 54:2 in English

Psalms 54:2 · Berean Standard Bible

Hear my prayer, O God; listen to the words of my mouth.

Context

1O Chineke, jiri aha gị zọpụta m; jirikwa ike gị kpepụta m. 2O Chineke, nụrụ ekpere m; gee ntị nʼokwu ọnụ m. 3Ndị m na-amaghị na-ebuso m agha; ndị na-eme ihe ike na-achọ ịnapụ m ndụ m, ndị na-akpọghị Chineke ihe ọbụla. Sela 4Nʼezie, Chineke bụ onye inyeaka m; onyenwe m bụ onye na-agba m ume.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.