Abụ Ọma 50:22
Psalms 50:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
“Tụgharịa uche na nke a, unu ndị na-echefu Chineke, ma ọ bụghị ya, aga m adọrisi unu, ọ dịkwaghị onye ga-agbapụta unu.
Psalms 50:22 in English
Psalms 50:22 · Berean Standard Bible
Now consider this, you who forget God, lest I tear you to pieces, with no one to rescue you:
Context
20Unu na-ekwugide ụmụnna unu mgbe niile,
na-ekwutọkwa nwanne unu nwoke. 21Ihe ndị a ka unu mere ma agbachiri m nkịtị;
unu chekwara na adị m ka unu.
Ma aga m abara unu mba
ma bokwaa unu ebubo unu nʼihu unu. 22“Tụgharịa uche na nke a, unu ndị na-echefu Chineke,
ma ọ bụghị ya, aga m adọrisi unu, ọ dịkwaghị onye ga-agbapụta unu. 23Onye na-eji ekele achụrụ m aja, na-asọpụrụ m,
ọ bụkwa onye na-edozi ụzọ ya, ka m ga-eme ka ọ hụ nzọpụta Chineke.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.