Abụ Ọma 5:4
Psalms 5:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị bụ Chineke, onye ihe ọjọọ ọbụla anaghị atọ ụtọ; gị na ndị ajọ omume apụghị ibikọta.
Psalms 5:4 in English
Psalms 5:4 · Berean Standard Bible
For You are not a God who delights in wickedness; no evil can dwell with You.
Context
2Geekwa ntị nʼakwa arịrịọ m,
gị Chineke onye bụ eze m.
Nʼihi na ọ bụ naanị gị ka m na-akpọku. 3Ụtụtụ ụbọchị niile, O Onyenwe anyị, ị ga-anụ olu m;
aga m ekwupụtara gị ihe niile na-akpa m mkpa.
Aga m elekwa anya ọsịsa gị. 4Ị bụ Chineke, onye ihe ọjọọ ọbụla anaghị atọ ụtọ;
gị na ndị ajọ omume apụghị ibikọta. 5Ndị mpako agaghị eguzo
nʼihu gị.
Ị kpọrọ ndị niile na-eme ihe ọjọọ asị. 6Ị ga-ala ndị niile na-agha ụgha nʼiyi;
Onyenwe anyị kpọrọ ndị ogbu mmadụ niile
na ndị aghụghọ niile asị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.