Native Bible

Psalms 49:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nụrụnụ nke a, unu mmadụ niile! Geenụ ntị, unu ndị niile bi nʼụwa,

Psalms 49:1 in English

Psalms 49:1 · Berean Standard Bible

Hear this, all you peoples; listen, all inhabitants of the world,

Context

1Nụrụnụ nke a, unu mmadụ niile! Geenụ ntị, unu ndị niile bi nʼụwa, 2ma ndị dị ala ma ndị dị elu,* ma onye ọgaranya ma onye ogbenye. 3Aga m ekwu okwu amamihe, ihe sị nʼobi m ga-enye nghọta.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.