Abụ Ọma 48:10
Psalms 48:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Chineke, dịka aha gị, otuto gị na-eru na nsọtụ ụwa niile; aka nri gị jupụtara nʼezi omume.
Psalms 48:10 in English
Psalms 48:10 · Berean Standard Bible
Your name, O God, like Your praise, reaches to the ends of the earth; Your right hand is full of righteousness.
Context
8Dịka anyị nụrụ,
otu a ka anyị hụrụ,
nʼime obodo Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,
nʼime obodo Chineke anyị:
Chineke na-eme ka o guzosie ike
ruo mgbe ebighị ebi. Sela 9O Chineke, nʼime ụlọnsọ ukwuu gị,
ka anyị nọ na-atụgharị uche nʼịhụnanya gị nke na-enweghị ọgwụgwụ. 10O Chineke, dịka aha gị,
otuto gị na-eru na nsọtụ ụwa niile;
aka nri gị jupụtara nʼezi omume. 11Ugwu Zayọn na-aṅụrị ọṅụ,
obodo nta niile nke Juda nwere obi ụtọ
nʼihi ikpe gị niile. 12Gaanụ Zayọn gburugburu, Jegharịa ya gburugburu,
gụọkwanụ ụlọ elu ya niile ọnụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.