Abụ Ọma 48:12
Psalms 48:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Gaanụ Zayọn gburugburu, Jegharịa ya gburugburu, gụọkwanụ ụlọ elu ya niile ọnụ.
Psalms 48:12 in English
Psalms 48:12 · Berean Standard Bible
March around Zion, encircle her, count her towers,
Context
10O Chineke, dịka aha gị,
otuto gị na-eru na nsọtụ ụwa niile;
aka nri gị jupụtara nʼezi omume. 11Ugwu Zayọn na-aṅụrị ọṅụ,
obodo nta niile nke Juda nwere obi ụtọ
nʼihi ikpe gị niile. 12Gaanụ Zayọn gburugburu, Jegharịa ya gburugburu,
gụọkwanụ ụlọ elu ya niile ọnụ. 13Lezienụ mgbidi ya niile anya,
nyochakwaanụ ebe ya niile e wusiri ike,
ka unu nwee ike ịkọrọ
ọgbọ na-abịa nʼihu akụkọ ndị a. 14Nʼihi na Chineke a, bụ Chineke anyị ruo mgbe niile ebighị ebi,
ọ ga-abụ onyendu anyị, ọ bụladị ruo nʼọgwụgwụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.