Abụ Ọma 44:8
Psalms 44:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼime Chineke ka ịnya isi anyị dị ogologo ụbọchị niile, anyị ga-eto aha gị ruo mgbe ebighị ebi. Sela
Psalms 44:8 in English
Psalms 44:8 · Berean Standard Bible
In God we have boasted all day long, and Your name we will praise forever. Selah
Context
6Atụkwasịghị m obi m nʼụta m,
mma agha m anaghị enye m mmeri; 7ma i na-enye anyị mmeri nʼebe ndị iro anyị nọ,
ị na-eme ka ihere mee ndị na-eguzogide anyị. 8Nʼime Chineke ka ịnya isi anyị dị ogologo ụbọchị niile,
anyị ga-eto aha gị ruo mgbe ebighị ebi. Sela 9Ma ugbu a, ị jụla anyị ma weda anyị nʼala;
ị naghị esokwa ndị agha anyị apụ ọzọ. 10I mere ka anyị site nʼihu ndị iro anyị gbalaga,
i meela ka ndị na-emegide anyị were aka ike napụ anyị ihe bụ nke anyị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.