Abụ Ọma 44:6
Psalms 44:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Atụkwasịghị m obi m nʼụta m, mma agha m anaghị enye m mmeri;
Psalms 44:6 in English
Psalms 44:6 · Berean Standard Bible
For I do not trust in my bow, nor does my sword save me.*
Context
4Ị bụ eze m na Chineke m,
onye na-ekpebi na Jekọb aghaghị inwe mmeri. 5Nʼihi ọ bụ naanị site nʼike gị, ya na aha gị,
ka anyị ji zọda ndị iro anyị nʼokpuru ụkwụ anyị. 6Atụkwasịghị m obi m nʼụta m,
mma agha m anaghị enye m mmeri; 7ma i na-enye anyị mmeri nʼebe ndị iro anyị nọ,
ị na-eme ka ihere mee ndị na-eguzogide anyị. 8Nʼime Chineke ka ịnya isi anyị dị ogologo ụbọchị niile,
anyị ga-eto aha gị ruo mgbe ebighị ebi. Sela
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.