Abụ Ọma 40:16
Psalms 40:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma ka ndị niile na-achọ gị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime gị; ka ndị ahụ hụrụ nzọpụta gị nʼanya na-ekwu mgbe niile, “Onyenwe anyị dị ukwuu.”
Psalms 40:16 in English
Psalms 40:16 · Berean Standard Bible
May all who seek You rejoice and be glad in You; may those who love Your salvation always say, “The LORD be magnified!”
Context
14Ka ndị niile na-achọ ịnapụ m ndụ m,
bụrụ ndị a ga-etinye nʼọnọdụ ihere na ọgbaaghara;
ka ndị niile ọ na-amasị ịhụ ịla nʼiyi m,
laghachi azụ nʼihere. 15Ka ndị ahụ na-asị m,
“Ehee! Ehee!” kụja nʼihi ihere onwe ha. 16Ma ka ndị niile na-achọ gị
ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime gị;
ka ndị ahụ hụrụ nzọpụta gị nʼanya na-ekwu mgbe niile,
“Onyenwe anyị dị ukwuu.” 17Ma mụ onwe m bụ m ogbenye na onye nọ na mkpa;
ka Onyenwe anyị cheta m.
Ị bụ onye inyeaka m na onye mgbapụta m;
Ị bụ Chineke m, anọla ọdụ ịbịa.
40:4 Maọbụ, gbasoo okwu ụgha
40:6 1Sa 15:22; Abụ 51:16-17; Aịz 1:11; Jer 7:22-23; Mai 6:6-8; Hib 10:5-9
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.