Native Bible

Psalms 40:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma mụ onwe m bụ m ogbenye na onye nọ na mkpa; ka Onyenwe anyị cheta m. Ị bụ onye inyeaka m na onye mgbapụta m; Ị bụ Chineke m, anọla ọdụ ịbịa. 40:4 Maọbụ, gbasoo okwu ụgha 40:6 1Sa 15:22; Abụ 51:16-17; Aịz 1:11; Jer 7:22-23; Mai 6:6-8; Hib 10:5-9

Psalms 40:17 in English

Psalms 40:17 · Berean Standard Bible

But I am poor and needy; may the Lord think of me. You are my helper and deliverer; O my God, do not delay.

Context

15Ka ndị ahụ na-asị m, “Ehee! Ehee!” kụja nʼihi ihere onwe ha. 16Ma ka ndị niile na-achọ gị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime gị; ka ndị ahụ hụrụ nzọpụta gị nʼanya na-ekwu mgbe niile, “Onyenwe anyị dị ukwuu.” 17Ma mụ onwe m bụ m ogbenye na onye nọ na mkpa; ka Onyenwe anyị cheta m. Ị bụ onye inyeaka m na onye mgbapụta m; Ị bụ Chineke m, anọla ọdụ ịbịa. 40:4 Maọbụ, gbasoo okwu ụgha 40:6 1Sa 15:22; Abụ 51:16-17; Aịz 1:11; Jer 7:22-23; Mai 6:6-8; Hib 10:5-9

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.