Abụ Ọma 40:14
Psalms 40:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ndị niile na-achọ ịnapụ m ndụ m, bụrụ ndị a ga-etinye nʼọnọdụ ihere na ọgbaaghara; ka ndị niile ọ na-amasị ịhụ ịla nʼiyi m, laghachi azụ nʼihere.
Psalms 40:14 in English
Psalms 40:14 · Berean Standard Bible
May those who seek my life be ashamed and confounded; may those who wish me harm be repelled and humiliated.
Context
12Nʼihi na ọtụtụ nsogbu a na-apụghị ịgụta ọnụ gbara m gburugburu;
mmehie m niile akarịala m, apụghịkwa m ịhụ ụzọ:
ha karịrị agịrị isi dị m nʼisi,
obi m na-adakwa mba nʼime m. 13O Onyenwe anyị, ya masị gị ịzọpụta m;
O Onyenwe anyị, bịa ngwangwa inyere m aka. 14Ka ndị niile na-achọ ịnapụ m ndụ m,
bụrụ ndị a ga-etinye nʼọnọdụ ihere na ọgbaaghara;
ka ndị niile ọ na-amasị ịhụ ịla nʼiyi m,
laghachi azụ nʼihere. 15Ka ndị ahụ na-asị m,
“Ehee! Ehee!” kụja nʼihi ihere onwe ha. 16Ma ka ndị niile na-achọ gị
ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime gị;
ka ndị ahụ hụrụ nzọpụta gị nʼanya na-ekwu mgbe niile,
“Onyenwe anyị dị ukwuu.”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.