Abụ Ọma 37:31
Psalms 37:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Iwu Chineke ya dị ya nʼobi; nzọ ukwu ha adịghị agbụchapụ.
Psalms 37:31 in English
Psalms 37:31 · Berean Standard Bible
The law of his God is in his heart; his steps do not falter.
Context
29ndị ezi omume ga-eketa ala ahụ dịka ihe nketa ha,
ha ga-ebikwa nʼime ya ruo mgbe ebighị ebi. 30Okwu amamihe na-esi nʼọnụ onye ezi omume pụta,
ire ya na-ekwukwa ihe ziri ezi. 31Iwu Chineke ya dị ya nʼobi;
nzọ ukwu ha adịghị agbụchapụ. 32Ndị ajọ omume na-echere ndị ezi omume na nzuzo,
na-achọ ịnapụ ha ndụ ha; 33ma Onyenwe anyị agaghị ahapụ ha nʼaka ha,
ọ gaghị ekwe ka a maa ha ikpe mgbe a na-ekpe ha ikpe.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.