Abụ Ọma 37:29
Psalms 37:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
ndị ezi omume ga-eketa ala ahụ dịka ihe nketa ha, ha ga-ebikwa nʼime ya ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 37:29 in English
Psalms 37:29 · Berean Standard Bible
The righteous will inherit the land and dwell in it forever.
Context
27Site nʼihe ọjọọ pụọ, mee ezi ihe,
mgbe ahụ, i ga-ebi nʼala a ruo mgbe ebighị ebi. 28Onyenwe anyị na-ahụ onye ezi omume na ikpe ziri ezi nʼanya.
Ọ gaghị ahapụkwa ndị ya kwesiri ntụkwasị obi.
A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi,
ma ụmụ ndị ajọ omume ka a ga-egbuchapụ; 29ndị ezi omume ga-eketa ala ahụ dịka ihe nketa ha,
ha ga-ebikwa nʼime ya ruo mgbe ebighị ebi. 30Okwu amamihe na-esi nʼọnụ onye ezi omume pụta,
ire ya na-ekwukwa ihe ziri ezi. 31Iwu Chineke ya dị ya nʼobi;
nzọ ukwu ha adịghị agbụchapụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.