Abụ Ọma 37:30
Psalms 37:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Okwu amamihe na-esi nʼọnụ onye ezi omume pụta, ire ya na-ekwukwa ihe ziri ezi.
Psalms 37:30 in English
Psalms 37:30 · Berean Standard Bible
The mouth of the righteous man utters wisdom, and his tongue speaks justice.
Context
28Onyenwe anyị na-ahụ onye ezi omume na ikpe ziri ezi nʼanya.
Ọ gaghị ahapụkwa ndị ya kwesiri ntụkwasị obi.
A ga-echebe ha ruo mgbe ebighị ebi,
ma ụmụ ndị ajọ omume ka a ga-egbuchapụ; 29ndị ezi omume ga-eketa ala ahụ dịka ihe nketa ha,
ha ga-ebikwa nʼime ya ruo mgbe ebighị ebi. 30Okwu amamihe na-esi nʼọnụ onye ezi omume pụta,
ire ya na-ekwukwa ihe ziri ezi. 31Iwu Chineke ya dị ya nʼobi;
nzọ ukwu ha adịghị agbụchapụ. 32Ndị ajọ omume na-echere ndị ezi omume na nzuzo,
na-achọ ịnapụ ha ndụ ha;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.