Abụ Ọma 37:3
Psalms 37:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Tụkwasị Onyenwe anyị obi meekwa ihe ziri ezi; biri nʼala na nchebe, rijuokwa afọ.
Psalms 37:3 in English
Psalms 37:3 · Berean Standard Bible
Trust in the LORD and do good; dwell in the land and cultivate faithfulness.
Context
1Echegbula onwe gị nʼihi ndị na-eme ihe ọjọọ,
maọbụ kwosa ndị na-eme ihe ọjọọ ekworo; 2nʼihi na mgbe na-adịghị anya, ha ga-akpọnwụ dịka ahịhịa,
dịka ahịhịa ndụ, ha ga-anwụkwa. 3Tụkwasị Onyenwe anyị obi meekwa ihe ziri ezi;
biri nʼala na nchebe, rijuokwa afọ. 4Ka ihe Onyenwe anyị tọọ gị ụtọ.
Ọ ga-enyekwa gị ihe niile bụ ọchịchọ nke obi gị. 5Nyefee onwe gị nʼaka Onyenwe anyị;
tụkwasị ya obi, ọ ga-emere gị nke a:
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.