Abụ Ọma 37:2
Psalms 37:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nʼihi na mgbe na-adịghị anya, ha ga-akpọnwụ dịka ahịhịa, dịka ahịhịa ndụ, ha ga-anwụkwa.
Psalms 37:2 in English
Psalms 37:2 · Berean Standard Bible
For they wither quickly like grass and wilt like tender plants.
Context
1Echegbula onwe gị nʼihi ndị na-eme ihe ọjọọ,
maọbụ kwosa ndị na-eme ihe ọjọọ ekworo; 2nʼihi na mgbe na-adịghị anya, ha ga-akpọnwụ dịka ahịhịa,
dịka ahịhịa ndụ, ha ga-anwụkwa. 3Tụkwasị Onyenwe anyị obi meekwa ihe ziri ezi;
biri nʼala na nchebe, rijuokwa afọ. 4Ka ihe Onyenwe anyị tọọ gị ụtọ.
Ọ ga-enyekwa gị ihe niile bụ ọchịchọ nke obi gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.