Abụ Ọma 34:9
Psalms 34:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Tụọnụ egwu Onyenwe anyị, unu ndị nsọ ya, nʼihi na ọ dịghị ihe na-akọ ndị niile na-atụ egwu ya.
Psalms 34:9 in English
Psalms 34:9 · Berean Standard Bible
Fear the LORD, you His saints, for those who fear Him lack nothing.
Context
7Mmụọ ozi Onyenwe anyị na-agba ndị niile na-atụ egwu ya gburugburu
na-anapụtakwa ha. 8Jiri aka gị tulee ma hụkwa na Onyenwe anyị dị mma;
onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, onye nke na-agbaba nʼime ya. 9Tụọnụ egwu Onyenwe anyị, unu ndị nsọ ya,
nʼihi na ọ dịghị ihe na-akọ ndị niile na-atụ egwu ya. 10Agụụ nwere ike ịgụ ụmụ ọdụm, ike pụkwara ịgwụ ha,
ma ihe ọbụla bụ ihe ọma agaghị akọ ndị niile na-achọ Onyenwe anyị. 11Ụmụ m, bịanụ gee m ntị;
aga m ezi unu ihe ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.