Abụ Ọma 34:11
Psalms 34:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ m, bịanụ gee m ntị; aga m ezi unu ihe ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ.
Psalms 34:11 in English
Psalms 34:11 · Berean Standard Bible
Come, children, listen to me; I will teach you the fear of the LORD.
Context
9Tụọnụ egwu Onyenwe anyị, unu ndị nsọ ya,
nʼihi na ọ dịghị ihe na-akọ ndị niile na-atụ egwu ya. 10Agụụ nwere ike ịgụ ụmụ ọdụm, ike pụkwara ịgwụ ha,
ma ihe ọbụla bụ ihe ọma agaghị akọ ndị niile na-achọ Onyenwe anyị. 11Ụmụ m, bịanụ gee m ntị;
aga m ezi unu ihe ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ. 12Onye ọbụla nʼime unu hụrụ ndụ nʼanya,
ma nwee ọchịchọ ihu ọtụtụ ụbọchị ndị dị mma, 13chezie ire gị ka ọ ghara ikwu ihe ọjọọ,
chezikwaa egbugbere ọnụ gị ka ọ gharakwa ịgha ụgha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.