Abụ Ọma 32:11
Psalms 32:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ṅụrianụ ọṅụ nʼime Onyenwe anyị, nweekwanụ obi ụtọ, unu ndị ezi omume; bụọ abụ, unu ndị obi ha ziri ezi. 32:4 Mgbe anwụ na-amịkọrọ mmiri dị nʼala
Psalms 32:11 in English
Psalms 32:11 · Berean Standard Bible
Be glad in the LORD and rejoice, O righteous ones; shout for joy, all you upright in heart.
Context
9Adịkwala ka ịnyịnya maọbụ ịnyịnya ibu
nke na-enweghị akọnuche,
nke a na-aghaghị iji mkpụmkpụ igwe na eriri kechie ọnụ ya, ijide ya,
ma emeghị otu a, ọ gaghị abịakwute gị. 10Ọtụtụ ihe mgbu na-abịakwasị ndị na-eme ihe ọjọọ,
ma ịhụnanya Onyenwe anyị nke na-enweghị ọgwụgwụ,
na-agba onye ahụ tụkwasịrị ya obi gburugburu. 11Ṅụrianụ ọṅụ nʼime Onyenwe anyị, nweekwanụ obi ụtọ, unu ndị ezi omume;
bụọ abụ, unu ndị obi ha ziri ezi.
32:4 Mgbe anwụ na-amịkọrọ mmiri dị nʼala
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.