Native Bible

Psalms 31:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị, nʼime gị, ka m gbabara izere ndụ; ekwela ka ihere* mee m; site nʼezi omume gị gbapụta m.

Psalms 31:1 in English

Psalms 31:1 · Berean Standard Bible

In You, O LORD, I have taken refuge; let me never be put to shame; save me by Your righteousness.

Context

1Onyenwe anyị, nʼime gị, ka m gbabara izere ndụ; ekwela ka ihere* mee m; site nʼezi omume gị gbapụta m. 2Tọọ ntị gị nʼala nụrụ olu m, bịa ngwangwa gbapụta m; ghọọrọ m oke nkume nke ebe mgbaba, ebe mgbaba e wusiri ike maka nzọpụta m. 3Ebe ị bụ oke nkume m na ebe mgbaba m e wusiri ike, nʼihi aha gị, duo m ma na-edukwa m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.