Native Bible

Psalms 29:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị na-enye ndị ya ike, ọ ga-ejikwa udo gọzie ndị ya. 29:3 Job 37:4-5; Abụ 18:13 29:6 Nke a bụ aha ndị Fonikisi bi na mpaghara ugwu Hemon na-akpọ ugwu ahụ. Hemon dị nʼoke ala nkwa ahụ nʼebe ugwu. Dit 3:9; Abụ 42:6 29:9 Ime na-eme nne ele

Psalms 29:11 in English

Psalms 29:11 · Berean Standard Bible

The LORD gives His people strength; the LORD blesses His people with peace.

Context

9Olu Onyenwe anyị na-eme ka osisi ook gbagọọ* na-agbuchapụkwa akwụkwọ niile nke oke ọhịa. Nʼime ụlọnsọ ukwuu ya mmadụ niile na-eti, “Ebube!” 10Onyenwe anyị nọ nʼocheeze ya nʼelu uju mmiri; Onyenwe anyị na-achị dịka eze ruo mgbe ebighị ebi. 11Onyenwe anyị na-enye ndị ya ike, ọ ga-ejikwa udo gọzie ndị ya. 29:3 Job 37:4-5; Abụ 18:13 29:6 Nke a bụ aha ndị Fonikisi bi na mpaghara ugwu Hemon na-akpọ ugwu ahụ. Hemon dị nʼoke ala nkwa ahụ nʼebe ugwu. Dit 3:9; Abụ 42:6 29:9 Ime na-eme nne ele

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.