Abụ Ọma 27:13
Psalms 27:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Olileanya m bụ nke a: Aga m ahụ ịdị mma Onyenwe anyị nʼala ndị dị ndụ.
Psalms 27:13 in English
Psalms 27:13 · Berean Standard Bible
Still I am certain to see the goodness of the LORD in the land of the living.
Context
11Zi m ụzọ gị, O Onyenwe anyị;
duo m nʼụzọ kwesiri
nʼihi ndị na-akpagbu m. 12Ararala m nyefee nʼaka ndị kpọrọ m asị nʼihi ọchịchọ ha,
ọtụtụ ndị ama ụgha ebiliela imegide m,
ha na-ekupụ ihe ike dịka ume. 13Olileanya m bụ nke a:
Aga m ahụ ịdị mma Onyenwe anyị
nʼala ndị dị ndụ. 14Chere Onyenwe anyị;
dịrị ike, nwekwaa ume,
ma chere Onyenwe anyị.
27:1 Aịz 60:19-20; Mai 7:8
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.