Native Bible

Psalms 27:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chere Onyenwe anyị; dịrị ike, nwekwaa ume, ma chere Onyenwe anyị. 27:1 Aịz 60:19-20; Mai 7:8

Psalms 27:14 in English

Psalms 27:14 · Berean Standard Bible

Wait patiently for the LORD; be strong and courageous. Wait patiently for the LORD!

Context

12Ararala m nyefee nʼaka ndị kpọrọ m asị nʼihi ọchịchọ ha, ọtụtụ ndị ama ụgha ebiliela imegide m, ha na-ekupụ ihe ike dịka ume. 13Olileanya m bụ nke a: Aga m ahụ ịdị mma Onyenwe anyị nʼala ndị dị ndụ. 14Chere Onyenwe anyị; dịrị ike, nwekwaa ume, ma chere Onyenwe anyị. 27:1 Aịz 60:19-20; Mai 7:8

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.