Abụ Ọma 27:10
Psalms 27:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụrụrị na nne na nna m ahapụ m, Onyenwe anyị ga-anabata m.
Psalms 27:10 in English
Psalms 27:10 · Berean Standard Bible
Though my father and mother forsake me, the LORD will receive me.
Context
8Obi m na-ekwu banyere gị, “Chọọ ihu ya!”
Ihu gị, Onyenwe anyị, ka m ga-achọ. 9Ezonarịla m ihu gị,
agbakụtala ohu gị azụ nʼiwe;
nʼihi na ị bụrịị onye inyeaka m.
O Chineke, Onye nzọpụta m,
ahapụkwala m. 10Ọ bụrụrị na nne na nna m ahapụ m,
Onyenwe anyị ga-anabata m. 11Zi m ụzọ gị, O Onyenwe anyị;
duo m nʼụzọ kwesiri
nʼihi ndị na-akpagbu m. 12Ararala m nyefee nʼaka ndị kpọrọ m asị nʼihi ọchịchọ ha,
ọtụtụ ndị ama ụgha ebiliela imegide m,
ha na-ekupụ ihe ike dịka ume.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.