Abụ Ọma 22:24
Psalms 22:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na o ledaghị ahụhụ onye a na-akpagbu anya maọbụ kwaa ya emo; o lefughị ya anya kama mgbe ọ kpọkuru ya, ọ nụrụ olu akwa ya.
Psalms 22:24 in English
Psalms 22:24 · Berean Standard Bible
For He has not despised or detested the torment of the afflicted. He has not hidden His face from him, but has attended to his cry for help.
Context
22Aga m ekwupụta aha gị nye ụmụnna m;
nʼetiti ọha mmadụ aga m enye gị otuto. 23Toonu Onyenwe anyị! Unu niile bụ ndị na-atụ egwu ya;
unu bụ ndị agbụrụ Jekọb, sọpụrụnụ ya!
Tụọnụ ya egwu, unu agbụrụ Izrel! 24Nʼihi na o ledaghị ahụhụ onye a na-akpagbu anya
maọbụ kwaa ya emo;
o lefughị ya anya
kama mgbe ọ kpọkuru ya, ọ nụrụ olu akwa ya. 25Isiokwu otuto m nʼetiti ọha mmadụ sitere na gị;
aga m emezukwa nkwa niile m kwere gị nʼihu ndị ahụ na-atụ egwu gị. 26Ndị ogbenye ga-eri nri, rijuo afọ ha,
ndị niile na-achọ Onyenwe anyị ga-eto ya
ka mkpụrụobi unu dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.