Abụ Ọma 22:25
Psalms 22:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Isiokwu otuto m nʼetiti ọha mmadụ sitere na gị; aga m emezukwa nkwa niile m kwere gị nʼihu ndị ahụ na-atụ egwu gị.
Psalms 22:25 in English
Psalms 22:25 · Berean Standard Bible
My praise for You resounds in the great assembly; I will fulfill my vows before those who fear You.
Context
23Toonu Onyenwe anyị! Unu niile bụ ndị na-atụ egwu ya;
unu bụ ndị agbụrụ Jekọb, sọpụrụnụ ya!
Tụọnụ ya egwu, unu agbụrụ Izrel! 24Nʼihi na o ledaghị ahụhụ onye a na-akpagbu anya
maọbụ kwaa ya emo;
o lefughị ya anya
kama mgbe ọ kpọkuru ya, ọ nụrụ olu akwa ya. 25Isiokwu otuto m nʼetiti ọha mmadụ sitere na gị;
aga m emezukwa nkwa niile m kwere gị nʼihu ndị ahụ na-atụ egwu gị. 26Ndị ogbenye ga-eri nri, rijuo afọ ha,
ndị niile na-achọ Onyenwe anyị ga-eto ya
ka mkpụrụobi unu dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi. 27Nsọtụ elu ụwa niile ga-echeta,
ma laghachikwute Onyenwe anyị.
Ezinaụlọ nke mba niile dị iche iche
ga-akpọ isiala nʼihu ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.