Abụ Ọma 21:12
Psalms 21:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na i ga-eme ka ha gbaghachi azụ mgbe i kwere ụta gị tụgide ha nʼihu.
Psalms 21:12 in English
Psalms 21:12 · Berean Standard Bible
For You will put them to flight when Your bow is trained upon them.
Context
10Ị ga-esite nʼelu ụwa laa agbụrụ ha niile nʼiyi,
ụmụ ha kwa site, nʼetiti ụmụ mmadụ. 11Nʼagbanyeghị na ha nwere ike ịpịa ọpịpịa ọjọọ megide gị,
maọbụ tụpụta atụmatụ ọjọọ, ha agaghị emezu ebumnuche ha. 12Nʼihi na i ga-eme ka ha gbaghachi azụ
mgbe i kwere ụta gị tụgide ha nʼihu. 13O Onyenwe anyị, ka e bulie gị elu nʼihi ike gị;
anyị ga-abụ abụ ma tokwaa ike gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.