Native Bible

Psalms 20:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka Onyenwe anyị zaa gị nʼụbọchị nsogbu gị; ka aha Chineke nke Jekọb chebe gị.

Psalms 20:1 in English

Psalms 20:1 · Berean Standard Bible

May the LORD answer you in the day of trouble; may the name of the God of Jacob protect you.

Context

1Ka Onyenwe anyị zaa gị nʼụbọchị nsogbu gị; ka aha Chineke nke Jekọb chebe gị. 2Ya sitekwa nʼebe nsọ ya zitere gị inyeaka, ma site na Zayọn kwagide gị. 3Ya chetakwa aja niile ị chụrụ, ma nabata aja nsure ọkụ niile ị chụrụ nye ya. Sela

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.