Native Bible

Psalms 2:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gịnị mere mba niile ji agba izu nzuzo?* Gịnị mere ndị mmadụ ji na-apịa ọpịpịa nke na-abaghị uru?

Psalms 2:1 in English

Psalms 2:1 · Berean Standard Bible

Why do the nations rage * and the peoples plot in vain?

Context

1Gịnị mere mba niile ji agba izu nzuzo?* Gịnị mere ndị mmadụ ji na-apịa ọpịpịa nke na-abaghị uru? 2Ndị eze nke ụwa na-eguzokwa onwe ha, ndị na-achị achị na-agbakọtakwa imegide Onyenwe anyị na imegide Onye ya e tere mmanụ. 3Ha na-asị, “Ka anyị tijie mkpọrọ igwe niile ha kere anyị ma tufukwaa ha, nwere onwe anyị.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.