Abụ Ọma 19:2
Psalms 19:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụbọchị niile, ha na-ekwupụta okwu, ehihie na abalị, ha na-egosipụta ihe ọmụma.
Psalms 19:2 in English
Psalms 19:2 · Berean Standard Bible
Day after day they pour forth speech; night after night they reveal knowledge.
Context
1Eluigwe na-ezipụta ebube Chineke;
mbara eluigwe na-egosikwa ọrụ aka ya. 2Ụbọchị niile, ha na-ekwupụta okwu,
ehihie na abalị, ha na-egosipụta ihe ọmụma. 3Ha nweghị asụsụ, ha nweghị okwu,
ma a na-anụ ụda ha. 4Nʼụwa niile ka olu ha na-apụ gazuo,
okwu ọnụ ha niile erukwaala nʼebe ụwa sọtụrụ.
Ọ bụ na mbara eluigwe ka Chineke maara ụlọ ikwu nye anyanwụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.