Native Bible

Psalms 19:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Eluigwe na-ezipụta ebube Chineke; mbara eluigwe na-egosikwa ọrụ aka ya.

Psalms 19:1 in English

Psalms 19:1 · Berean Standard Bible

The heavens declare the glory of God; the skies proclaim the work of His hands.

Context

1Eluigwe na-ezipụta ebube Chineke; mbara eluigwe na-egosikwa ọrụ aka ya. 2Ụbọchị niile, ha na-ekwupụta okwu, ehihie na abalị, ha na-egosipụta ihe ọmụma. 3Ha nweghị asụsụ, ha nweghị okwu, ma a na-anụ ụda ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.