Abụ Ọma 19:12
Psalms 19:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onye pụrụ ịghọta amaghị ama ya niile? Gbaghara m ihe niile zoro ezo nke adịghị ike m.
Psalms 19:12 in English
Psalms 19:12 · Berean Standard Bible
Who can discern his own errors? Cleanse me from my hidden faults.
Context
10Ha dị oke ọnụ karịa ọlaedo,
karịa ọlaedo a nụchara anụcha;
ha na-atọkwa ụtọ karịa mmanụ aṅụ,
karịa mmanụ aṅụ si nʼụbụbọ aṅụ. 11Ọ bụ site na ha ka a na-adọ ohu gị aka na ntị;
ụgwọ ọrụ dị ukwuu dị nʼidebe ha. 12Onye pụrụ ịghọta amaghị ama ya niile?
Gbaghara m ihe niile zoro ezo nke adịghị ike m. 13Chebe m, ka m ghara ilezi anya mehie megide gị.
Ekwela ka ha na-achị achị na ndụ m.
Mgbe ahụ ka m ga-abụ onye zuruoke,
onye nwere onwe ya site nʼebe ihe ọjọọ niile nke mmehie dị. 14Kwere Onyenwe anyị, Onye mgbapụta m, na Oke nkume nchebe m,
ka okwu ọnụ m niile, na echiche obi m niile,
bụrụ ihe na-atọ gị ụtọ, na nke ị na-anabata.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.