Abụ Ọma 18:46
Psalms 18:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị na-adị ndụ! Otuto dịrị oke nkume m! Mbuli elu dịrị Chineke, Onye nzọpụta m.
Psalms 18:46 in English
Psalms 18:46 · Berean Standard Bible
The LORD lives, and blessed be my Rock! And may the God of my salvation be exalted—
Context
44Ndị ala ọzọ na-ehulata nʼihu m nʼihi egwu,
ngwangwa ha nụrụ olu m, ha na-erube isi nye m. 45Obi na-ada ha mba;
ha na-ama jijiji mgbe ha na-esite nʼebe niile ha e wusiri ike na-apụta. 46Onyenwe anyị na-adị ndụ! Otuto dịrị oke nkume m!
Mbuli elu dịrị Chineke, Onye nzọpụta m. 47Ọ bụ Chineke ahụ onye na-abọrọ m ọbọ,
onye na-emekwa ka mba dị iche iche nọrọ nʼokpuru m, 48onye na-anapụta m site nʼaka ndị iro m.
I mere ka m dị elu karịa ndị iro,
napụtakwa m site nʼaka nwoke na-eme ihe ike.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.