Abụ Ọma 18:48
Psalms 18:48 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
onye na-anapụta m site nʼaka ndị iro m. I mere ka m dị elu karịa ndị iro, napụtakwa m site nʼaka nwoke na-eme ihe ike.
Psalms 18:48 in English
Psalms 18:48 · Berean Standard Bible
who delivers me from my enemies. You exalt me above my foes; You rescue me from violent men.
Context
46Onyenwe anyị na-adị ndụ! Otuto dịrị oke nkume m!
Mbuli elu dịrị Chineke, Onye nzọpụta m. 47Ọ bụ Chineke ahụ onye na-abọrọ m ọbọ,
onye na-emekwa ka mba dị iche iche nọrọ nʼokpuru m, 48onye na-anapụta m site nʼaka ndị iro m.
I mere ka m dị elu karịa ndị iro,
napụtakwa m site nʼaka nwoke na-eme ihe ike. 49Nʼihi nke a, Onyenwe anyị, aga m eto gị nʼetiti mba niile dị iche iche,
aga m abụku aha gị abụ otuto. 50Ọ na-enye eze ya mmeri dị ukwuu;
Ọ na-egosikwa onye ya onye e tere mmanụ ịhụnanya na-adịghị ada ada,
nye Devid na ndị agbụrụ ya ruo mgbe ebighị ebi.
18:10 Cherubim bụ mmụọ ndị ahụ dị ike na ndị jupụtara nʼebube nke anya na-adịghị ahụ. Ọrụ ha bụ ibu ocheeze Ebube ahụ. Izk 1:26
18:30 Ya bụ, ebe nchebe
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.