Abụ Ọma 18:50
Psalms 18:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-enye eze ya mmeri dị ukwuu; Ọ na-egosikwa onye ya onye e tere mmanụ ịhụnanya na-adịghị ada ada, nye Devid na ndị agbụrụ ya ruo mgbe ebighị ebi. 18:10 Cherubim bụ mmụọ ndị ahụ dị ike na ndị jupụtara nʼebube nke anya na-adịghị ahụ. Ọrụ ha bụ ibu ocheeze Ebube ahụ. Izk 1:26 18:30 Ya bụ, ebe nchebe
Psalms 18:50 in English
Psalms 18:50 · Berean Standard Bible
Great salvation He brings to His king. He shows loving devotion to His anointed, to David and his descendants forever.
Context
48onye na-anapụta m site nʼaka ndị iro m.
I mere ka m dị elu karịa ndị iro,
napụtakwa m site nʼaka nwoke na-eme ihe ike. 49Nʼihi nke a, Onyenwe anyị, aga m eto gị nʼetiti mba niile dị iche iche,
aga m abụku aha gị abụ otuto. 50Ọ na-enye eze ya mmeri dị ukwuu;
Ọ na-egosikwa onye ya onye e tere mmanụ ịhụnanya na-adịghị ada ada,
nye Devid na ndị agbụrụ ya ruo mgbe ebighị ebi.
18:10 Cherubim bụ mmụọ ndị ahụ dị ike na ndị jupụtara nʼebube nke anya na-adịghị ahụ. Ọrụ ha bụ ibu ocheeze Ebube ahụ. Izk 1:26
18:30 Ya bụ, ebe nchebe
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.