Abụ Ọma 18:34
Psalms 18:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-azụ aka m abụọ ibu agha, ogwe aka m abụọ pụrụ ịrọji ụta bronz.
Psalms 18:34 in English
Psalms 18:34 · Berean Standard Bible
He trains my hands for battle; my arms can bend a bow of bronze.
Context
32Ọ bụ Chineke na-enye m ike,
na-echebekwa ụzọ m nʼizuoke. 33Ọ na-eme ka ụkwụ m dị gara gara, dịka nke nne ele;
Ọ na-emekwa ka m kwụrụ chịm nʼebe niile dị elu. 34Ọ na-azụ aka m abụọ ibu agha,
ogwe aka m abụọ pụrụ ịrọji ụta bronz. 35Ị na-eme ka inyeaka nke nzọpụta gị bụrụ ọta m,
aka nri gị na-akwagidekwa m,
inyeaka gị emeela m ka m dị ukwuu. 36Ị na-edozi ụzọ sara mbara nye ụkwụ,
ka nkwonkwo ụkwụ m ghara ịgbụchapụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.