Abụ Ọma 18:35
Psalms 18:35 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ị na-eme ka inyeaka nke nzọpụta gị bụrụ ọta m, aka nri gị na-akwagidekwa m, inyeaka gị emeela m ka m dị ukwuu.
Psalms 18:35 in English
Psalms 18:35 · Berean Standard Bible
You have given me Your shield of salvation; Your right hand upholds me, and Your gentleness exalts me.*
Context
33Ọ na-eme ka ụkwụ m dị gara gara, dịka nke nne ele;
Ọ na-emekwa ka m kwụrụ chịm nʼebe niile dị elu. 34Ọ na-azụ aka m abụọ ibu agha,
ogwe aka m abụọ pụrụ ịrọji ụta bronz. 35Ị na-eme ka inyeaka nke nzọpụta gị bụrụ ọta m,
aka nri gị na-akwagidekwa m,
inyeaka gị emeela m ka m dị ukwuu. 36Ị na-edozi ụzọ sara mbara nye ụkwụ,
ka nkwonkwo ụkwụ m ghara ịgbụchapụ. 37Achụrụ m ndị iro m ọsọ, jidekwa ha;
alaghachighị m azụ tutu ruo mgbe ha niile lara nʼiyi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.