Abụ Ọma 18:21
Psalms 18:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na edebezuola m ụzọ niile nke Onyenwe anyị, ikpe amaghị m nʼihi ịgbakụta Chineke azụ.
Psalms 18:21 in English
Psalms 18:21 · Berean Standard Bible
For I have kept the ways of the LORD and have not wickedly departed from my God.
Context
19Ọ kpọpụtara m gaa nʼebe sara mbara,
ọ napụtara m nʼihi na ihe m na-atọ ya ụtọ. 20Onyenwe anyị mesoro m dịka ezi omume m si dị;
ọ kwụghachiri m dịka ịdị ọcha nke aka m si dị. 21Nʼihi na edebezuola m ụzọ niile nke Onyenwe anyị,
ikpe amaghị m nʼihi ịgbakụta Chineke azụ. 22Iwu ya niile dị nʼihu m,
esibekwaghị m nʼụkpụrụ ya wezuga onwe m. 23Abụ m onye na-enweghị ịta ụta nʼihu ya,
edebekwara m onwe m pụọ na mmehie.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.