Native Bible

Psalms 16:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Chebe m, O Chineke, nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ.

Psalms 16:1 in English

Psalms 16:1 · Berean Standard Bible

Preserve me, O God, for in You I take refuge.

Context

1Chebe m, O Chineke, nʼihi na nʼime gị ka m gbabara izere ndụ. 2A gwara m Onyenwe anyị, “Ị bụ Onyenwe m, e wezuga gị, enwekwaghị m ọdịmma ọbụla.” 3Ana m asị maka ndị nsọ bụ ndị nọ nʼala a, “Ha bụ ndị a na-asọpụrụ, ndị ihe ha nʼatọ m ụtọ.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.