Native Bible

Psalms 150:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Werenụ opi ike too ya, werekwanụ ụbọ akwara na une too ya,

Psalms 150:3 in English

Psalms 150:3 · Berean Standard Bible

Praise Him with the sound of the horn; praise Him with the harp and lyre.

Context

1Toonu Onyenwe anyị. Toonu Chineke nʼime ụlọnsọ ya. Toonu ya, na mbara igwe nke ike ya. 2Toonu ya, nʼihi ọrụ niile ọ rụrụ site nʼike ya. Toonu ya, nʼihi ịdị ukwuu ya nke kachasị ịdị ukwuu niile. 3Werenụ opi ike too ya, werekwanụ ụbọ akwara na une too ya, 4jirinụ ihe iti egwu na ite egwu too ya, jirikwanụ ụbọ akwara dị iche iche na ọja too ya, 5werenụ ogene too ya, werekwanụ ogene na-ada oke ụda too ya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.