Native Bible

Psalms 150:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

werenụ ogene too ya, werekwanụ ogene na-ada oke ụda too ya.

Psalms 150:5 in English

Psalms 150:5 · Berean Standard Bible

Praise Him with clashing cymbals; praise Him with resounding cymbals.

Context

3Werenụ opi ike too ya, werekwanụ ụbọ akwara na une too ya, 4jirinụ ihe iti egwu na ite egwu too ya, jirikwanụ ụbọ akwara dị iche iche na ọja too ya, 5werenụ ogene too ya, werekwanụ ogene na-ada oke ụda too ya. 6Ka ihe niile na-eku ume too Onyenwe anyị. Toonu Onyenwe anyị.* 150:6 Mgbe mmadụ na-eti, Toonu Onyenwe anyị, ya na onye na-eti Haleluya, na-ekwu otu ihe ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.