Abụ Ọma 150:2
Psalms 150:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Toonu ya, nʼihi ọrụ niile ọ rụrụ site nʼike ya. Toonu ya, nʼihi ịdị ukwuu ya nke kachasị ịdị ukwuu niile.
Psalms 150:2 in English
Psalms 150:2 · Berean Standard Bible
Praise Him for His mighty acts; praise Him for His excellent greatness.
Context
1Toonu Onyenwe anyị.
Toonu Chineke nʼime ụlọnsọ ya.
Toonu ya, na mbara igwe nke ike ya. 2Toonu ya, nʼihi ọrụ niile ọ rụrụ site nʼike ya.
Toonu ya, nʼihi ịdị ukwuu ya nke kachasị ịdị ukwuu niile. 3Werenụ opi ike too ya,
werekwanụ ụbọ akwara na une too ya, 4jirinụ ihe iti egwu na ite egwu too ya,
jirikwanụ ụbọ akwara dị iche iche na ọja too ya,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.